Mkpughe 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “‘Ma, unu nwere mmadụ ole na ole na Sadis, ndị na-emerụghị uwe ha.+ Ha ga-eyikwa uwe na-acha ọcha soro m na-eje ije,+ n’ihi na ha ruru eru. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:4 Mmezu Mkpughe, p. 56-57 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 17
4 “‘Ma, unu nwere mmadụ ole na ole na Sadis, ndị na-emerụghị uwe ha.+ Ha ga-eyikwa uwe na-acha ọcha soro m na-eje ije,+ n’ihi na ha ruru eru.