-
Mkpughe 3:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 ‘Ama m ihe ndị unu na-eme. Unu ajụghị oyi, unu ekpoghịkwa ọkụ. Ọ dị m ka ya bụrụ na unu jụrụ oyi ma ọ bụkwanụ na unu na-ekpo ọkụ.
-