Mkpughe 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na unu na-asị: “Anyị bara ọgaranya,+ nweekwa akụnụba, ọ dịghịkwa ihe kọrọ anyị.” Ma, unu amaghị na unu na-ahụsi anya, bụrụkwa ndị e kwesịrị imetere ebere. Unu amaghịkwa na unu dara ogbenye, na unu kpuru ìsì, nakwa na unu gba ọtọ. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:17 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2022, p. 4 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2019, p. 27-28 Ụlọ Nche,1/1/2006, p. 22 Mmezu Mkpughe, p. 67-68
17 N’ihi na unu na-asị: “Anyị bara ọgaranya,+ nweekwa akụnụba, ọ dịghịkwa ihe kọrọ anyị.” Ma, unu amaghị na unu na-ahụsi anya, bụrụkwa ndị e kwesịrị imetere ebere. Unu amaghịkwa na unu dara ogbenye, na unu kpuru ìsì, nakwa na unu gba ọtọ.
3:17 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2022, p. 4 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2019, p. 27-28 Ụlọ Nche,1/1/2006, p. 22 Mmezu Mkpughe, p. 67-68