-
Mkpughe 4:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Mgbe ihe a gachara, ahụrụ m ọnụ ụzọ e meghere emeghe n’eluigwe. Olu mbụ m nụrụ, nke na-ada ka opi, gwara m, sị: “Gbagote ebe a. M ga-egosi gị ihe ndị ga-emerịrị.”
-