Mkpughe 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ndị okenye iri abụọ na anọ ahụ+ na-ada n’ala n’ihu Chineke, onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ, na onye na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi, ma kpọọrọ ya isiala. Ha na-atọgbọkwa okpueze ha n’ihu ocheeze ahụ, sị: Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:10 Mmezu Mkpughe, p. 81
10 ndị okenye iri abụọ na anọ ahụ+ na-ada n’ala n’ihu Chineke, onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ, na onye na-adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi, ma kpọọrọ ya isiala. Ha na-atọgbọkwa okpueze ha n’ihu ocheeze ahụ, sị: