Mkpughe 6:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe o meghere nke ise n’ime ihe ndị ahụ e ji aka ihe akara e ji mechie akwụkwọ mpịakọta ahụ, ihe m hụrụ n’okpuru ebe ịchụàjà+ bụ ọbara*+ nke ndị e gburu n’ihi na ha na-eme ihe Chineke kwuru nakwa n’ihi ozi ọma ha nọ na-ezisa.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:9 Ụlọ Nche,1/1/2007, p. 28-29 Mmezu Mkpughe, p. 100-101, 288-289
9 Mgbe o meghere nke ise n’ime ihe ndị ahụ e ji aka ihe akara e ji mechie akwụkwọ mpịakọta ahụ, ihe m hụrụ n’okpuru ebe ịchụàjà+ bụ ọbara*+ nke ndị e gburu n’ihi na ha na-eme ihe Chineke kwuru nakwa n’ihi ozi ọma ha nọ na-ezisa.+