Mkpughe 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 A gwakwara ha ka ha ghara ibibi ahịhịa ndị dị n’ụwa ma ọ bụ ahịhịa ọ bụla na-acha akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ ma ọ bụ osisi ọ bụla. Kama, ka ndị ha ga-emekpa ahụ́ bụrụ naanị ndị mmadụ na-enweghị akara nke Chineke n’egedege ihu ha.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:4 Mmezu Mkpughe, p. 144-145, 147-148
4 A gwakwara ha ka ha ghara ibibi ahịhịa ndị dị n’ụwa ma ọ bụ ahịhịa ọ bụla na-acha akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ ma ọ bụ osisi ọ bụla. Kama, ka ndị ha ga-emekpa ahụ́ bụrụ naanị ndị mmadụ na-enweghị akara nke Chineke n’egedege ihu ha.+