Mkpughe 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 E nyere m okporo ahịhịa amị nke yiri mkpara,*+ sịkwa m: “Bilie, tụọ ebe nsọ nke ụlọ nsọ Chineke na ebe ịchụàjà ya, gụọkwa ndị nọ n’ime ya na-efe Chineke ọnụ. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:1 Ụlọ Nche,11/15/2014, p. 30 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1895, 1985 Mmezu Mkpughe, p. 161-162
11 E nyere m okporo ahịhịa amị nke yiri mkpara,*+ sịkwa m: “Bilie, tụọ ebe nsọ nke ụlọ nsọ Chineke na ebe ịchụàjà ya, gụọkwa ndị nọ n’ime ya na-efe Chineke ọnụ.