Mkpughe 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma hapụ ogige nke dị n’èzí ebe nsọ nke ụlọ nsọ ahụ. Atụkwala ya atụ̀, n’ihi na e nyela ya ndị mba ọzọ. Ha ga-azọkwasịkwa obodo nsọ+ ụkwụ ruo ọnwa iri anọ na abụọ.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:2 Ụlọ Nche,11/15/2014, p. 30 Mmezu Mkpughe, p. 162-163
2 Ma hapụ ogige nke dị n’èzí ebe nsọ nke ụlọ nsọ ahụ. Atụkwala ya atụ̀, n’ihi na e nyela ya ndị mba ọzọ. Ha ga-azọkwasịkwa obodo nsọ+ ụkwụ ruo ọnwa iri anọ na abụọ.+