-
Mkpughe 11:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ndị bi n’ụwa ga-aṅụrị ọṅụ, meekwa oriri maka na ha abụọ nwụrụ. Ha ga-ezigara ibe ha onyinye, n’ihi na ndị amụma abụọ a mekpara ha ahụ́.
-