Mkpughe 12:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Nwaanyị ahụ gbagakwara n’ala ịkpa, ebe Chineke kwadebere ọ ga-anọ, ka a na-enye ya nri ebe ahụ ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii (1,260).+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:6 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 32 Mmezu Mkpughe, p. 179-180, 184
6 Nwaanyị ahụ gbagakwara n’ala ịkpa, ebe Chineke kwadebere ọ ga-anọ, ka a na-enye ya nri ebe ahụ ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii (1,260).+