Mkpughe 12:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma, e meriri dragọn ahụ na ndị mmụọ ozi ya,* nke na e nweghịzi ebe ha ga-anọ n’eluigwe. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:8 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 24 Mmezu Mkpughe, p. 180-181