Mkpughe 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ihe ndị dị ịtụnanya e nyere ya ike ime n’ihu anụ ọhịa ahụ, ọ na-eduhie ndị bi n’ụwa. Ọ na-agwakwa ndị bi n’ụwa ka ha kpụọ ihe yiri anụ ọhịa ahụ+ e ji mma agha merụọ ahụ́, ma ya agbakee.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:14 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2022, p. 10 Mmezu Mkpughe, p. 194-195, 240-241
14 N’ihi ihe ndị dị ịtụnanya e nyere ya ike ime n’ihu anụ ọhịa ahụ, ọ na-eduhie ndị bi n’ụwa. Ọ na-agwakwa ndị bi n’ụwa ka ha kpụọ ihe yiri anụ ọhịa ahụ+ e ji mma agha merụọ ahụ́, ma ya agbakee.+