Mkpughe 14:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ahụkwara m ígwé ojii na-acha ọcha, na onye yiri nwa nke mmadụ+ nke nọ ọdụ n’elu ígwé ojii ahụ, onye kpukwa okpueze ọlaedo n’isi ya. O jikwa mma dị nkọ e ji ewe ihe ubi n’aka. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:14 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 88-89 Ụlọ Nche,9/15/2010, p. 26-27 Mmezu Mkpughe, p. 211
14 Ahụkwara m ígwé ojii na-acha ọcha, na onye yiri nwa nke mmadụ+ nke nọ ọdụ n’elu ígwé ojii ahụ, onye kpukwa okpueze ọlaedo n’isi ya. O jikwa mma dị nkọ e ji ewe ihe ubi n’aka.