Mkpughe 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mmụọ ozi ahụ wee sị m, “Dee ihe a: Ndị a kpọrọ òkù ka ha bịa rie nri agbamakwụkwọ Nwa Atụrụ ahụ+ na-enwe obi ụtọ.” Ọ sịkwara m: “Ọ bụ Chineke kwuru ihe ndị a e kwesịrị ịtụkwasị obi.” Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:9 Ụlọ Nche,7/15/2015, p. 192/15/2014, p. 10-11 Mmezu Mkpughe, p. 72, 277-278
9 Mmụọ ozi ahụ wee sị m, “Dee ihe a: Ndị a kpọrọ òkù ka ha bịa rie nri agbamakwụkwọ Nwa Atụrụ ahụ+ na-enwe obi ụtọ.” Ọ sịkwara m: “Ọ bụ Chineke kwuru ihe ndị a e kwesịrị ịtụkwasị obi.”