Mkpughe 19:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Anya ya bụ ire ọkụ na-enwu enwu,+ o kpukwa ọtụtụ okpueze n’isi ya. O nwekwara aha e dere n’ahụ́ ya, nke onye ọ bụla na-amaghị ma e wezụga yanwa. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:12 Ụlọ Nche,2/15/2009, p. 5 Mmezu Mkpughe, p. 65, 280-281
12 Anya ya bụ ire ọkụ na-enwu enwu,+ o kpukwa ọtụtụ okpueze n’isi ya. O nwekwara aha e dere n’ahụ́ ya, nke onye ọ bụla na-amaghị ma e wezụga yanwa.