-
Mkpughe 21:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Ọnụ ụzọ ámá iri na abụọ ahụ bụkwa nkume pel iri na abụọ. E ji otu nkume pel rụọ nke ọ bụla n’ime ọnụ ụzọ ámá ndị ahụ. Okporo ámá obodo ahụ bụkwa ezigbo ọlaedo, dị ka enyo na-egbuke egbuke.
-