-
Mkpughe 22:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ọ bụ mụnwa bụ́ Jọn na-anụ ihe ndị a, na-ahụkwa ha. Mgbe m nụrụ ha, hụkwa ha, esekpuuru m ala n’ụkwụ mmụọ ozi nke nọ na-egosi m ihe ndị a ka m fee ya.
-