Jenesis 34:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ̀ bụ na ihe onwunwe ha na akụ̀ ha na anụ ụlọ ha niile agajeghị ịbụ nke anyị?+ Naanị ka anyị kwere ihe ha kwuru ka ha wee binyere anyị.”+
23 Ọ̀ bụ na ihe onwunwe ha na akụ̀ ha na anụ ụlọ ha niile agajeghị ịbụ nke anyị?+ Naanị ka anyị kwere ihe ha kwuru ka ha wee binyere anyị.”+