Jenesis 34:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Otú ọ dị, o ruru na n’ụbọchị nke atọ, mgbe ọ nọ na-afụ ha ụfụ,+ na onye nke ọ bụla n’ụmụ ndị ikom abụọ Jekọb, Simiọn na Livaị,+ ụmụnne Daịna,+ weere mma agha ya wee banye n’obodo ahụ n’ụzọ a na-agaghị enyo ha enyo, wee gbuo nwoke ọ bụla.+
25 Otú ọ dị, o ruru na n’ụbọchị nke atọ, mgbe ọ nọ na-afụ ha ụfụ,+ na onye nke ọ bụla n’ụmụ ndị ikom abụọ Jekọb, Simiọn na Livaị,+ ụmụnne Daịna,+ weere mma agha ya wee banye n’obodo ahụ n’ụzọ a na-agaghị enyo ha enyo, wee gbuo nwoke ọ bụla.+