Jenesis 34:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụmụ ndị ikom Jekọb ndị ọzọ wakporo ndị ikom e merụrụ ahụ́ nke ukwuu wee bukọrọ ihe dị n’obodo ahụ, n’ihi na ha merụrụ nwanne ha nwaanyị.+
27 Ụmụ ndị ikom Jekọb ndị ọzọ wakporo ndị ikom e merụrụ ahụ́ nke ukwuu wee bukọrọ ihe dị n’obodo ahụ, n’ihi na ha merụrụ nwanne ha nwaanyị.+