30 Jekọb wee gwa Simiọn na Livaị,+ sị: “Unu ebuteworo m nsogbu site n’ime ka m bụrụ ihe na-esi ísì n’ebe ndị bi n’ala a nọ,+ n’ebe ndị Kenan na ndị Perizaịt nọ; ebe m dị ole na ole,+ ha ga-ezukọtakwa megide m wee wakpo m, a ga-alakwa m n’iyi, mụ na ụlọ m.”