Jenesis 35:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ka anyị bilie gbagoo Betel. N’ebe ahụ ka m ga-ewuru ezi Chineke, onye zara m n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ,+ ebe ịchụàjà, n’ihi na ọ nọnyeere m n’ụzọ m jere ije na ya.”+
3 ka anyị bilie gbagoo Betel. N’ebe ahụ ka m ga-ewuru ezi Chineke, onye zara m n’ụbọchị m nọ n’ahụhụ,+ ebe ịchụàjà, n’ihi na ọ nọnyeere m n’ụzọ m jere ije na ya.”+