Jenesis 35:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ikpeazụ, Jekọb bịarutere Lọz,+ nke dị n’ala Kenan, ya bụ, Betel, ya na ndị niile so ya.