Jenesis 35:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, Debora+ bụ́ nwaanyị nyere Ribeka ara nwụrụ, e wee lie ya n’ala ala Betel n’okpuru otu oké osisi. Ya mere, ọ kpọrọ ebe ahụ Alọn-bakọt.
8 E mesịa, Debora+ bụ́ nwaanyị nyere Ribeka ara nwụrụ, e wee lie ya n’ala ala Betel n’okpuru otu oké osisi. Ya mere, ọ kpọrọ ebe ahụ Alọn-bakọt.