Jenesis 35:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee si na Betel kwalie. Mgbe ụzọ ka dị anya tupu e ruo Efrat,+ Rechel malitere ịmụ nwa, ọ nọkwa na-esiri ya ike ịmụpụta ya.+
16 Ha wee si na Betel kwalie. Mgbe ụzọ ka dị anya tupu e ruo Efrat,+ Rechel malitere ịmụ nwa, ọ nọkwa na-esiri ya ike ịmụpụta ya.+