Jenesis 35:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ụmụ ndị ikom Lia mụrụ bụ Ruben bụ́ ọkpara+ Jekọb nakwa Simiọn na Livaị na Juda na Ịsaka na Zebulọn.
23 Ụmụ ndị ikom Lia mụrụ bụ Ruben bụ́ ọkpara+ Jekọb nakwa Simiọn na Livaị na Juda na Ịsaka na Zebulọn.