Jenesis 35:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 E mesịa, Aịzik kubiri ume wee nwụọ, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya, o mere agadi, ụbọchị ndụ ya jukwara ya afọ,+ Isọ na Jekọb bụ́ ụmụ ya wee lie ya.+
29 E mesịa, Aịzik kubiri ume wee nwụọ, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya, o mere agadi, ụbọchị ndụ ya jukwara ya afọ,+ Isọ na Jekọb bụ́ ụmụ ya wee lie ya.+