Jenesis 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 n’ihi na akụ̀ ha adịwo ukwuu nke na ha apụghị ibikọta ọnụ, ala ha biri dị ka ndị ọbịa enweghịkwa ike izuru ha n’ihi ìgwè anụ ụlọ ha.+
7 n’ihi na akụ̀ ha adịwo ukwuu nke na ha apụghị ibikọta ọnụ, ala ha biri dị ka ndị ọbịa enweghịkwa ike izuru ha n’ihi ìgwè anụ ụlọ ha.+