Jenesis 36:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ruel, nwa Isọ: Onyeisi bụ́ Nehat, onyeisi bụ́ Zira, onyeisi bụ́ Shama, onyeisi bụ́ Miza. Ọ bụ ndị a bụ ndị isi Ruel mụrụ n’ala Idọm.+ Ha bụ ụmụ ndị ikom Basemat, bụ́ nwunye Isọ, mụrụ.
17 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ruel, nwa Isọ: Onyeisi bụ́ Nehat, onyeisi bụ́ Zira, onyeisi bụ́ Shama, onyeisi bụ́ Miza. Ọ bụ ndị a bụ ndị isi Ruel mụrụ n’ala Idọm.+ Ha bụ ụmụ ndị ikom Basemat, bụ́ nwunye Isọ, mụrụ.