Jenesis 36:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Zibiọn: Eya na Ena. Ọ bụ Ena a bụ onye hụrụ isi iyi dị ọkụ n’ala ịkpa mgbe ọ na-elekọtara Zibiọn nna ya ịnyịnya ibu.+
24 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Zibiọn: Eya na Ena. Ọ bụ Ena a bụ onye hụrụ isi iyi dị ọkụ n’ala ịkpa mgbe ọ na-elekọtara Zibiọn nna ya ịnyịnya ibu.+