Jenesis 36:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ya mere, ndị a bụ aha ndị isi Isọ mụrụ dị ka ezinụlọ ha si dị, dịkwa ka obodo ha si dị, n’aha n’aha: Onyeisi bụ́ Timna, onyeisi bụ́ Alva, onyeisi bụ́ Jitet,+
40 Ya mere, ndị a bụ aha ndị isi Isọ mụrụ dị ka ezinụlọ ha si dị, dịkwa ka obodo ha si dị, n’aha n’aha: Onyeisi bụ́ Timna, onyeisi bụ́ Alva, onyeisi bụ́ Jitet,+