Jenesis 36:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 onyeisi bụ́ Magdiel, onyeisi bụ́ Aịram. Ọ bụ ndị a bụ ndị isi Idọm+ dị ka ebe ndị ha biri si dị, n’ala ha nwetara.+ Ọ bụ onye a bụ Isọ, nna ndị Idọm.+
43 onyeisi bụ́ Magdiel, onyeisi bụ́ Aịram. Ọ bụ ndị a bụ ndị isi Idọm+ dị ka ebe ndị ha biri si dị, n’ala ha nwetara.+ Ọ bụ onye a bụ Isọ, nna ndị Idọm.+