Jenesis 37:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nke a bụ akụkọ banyere Jekọb. Mgbe Josef+ gbara afọ iri na asaa, ọ nọ na-elekọta atụrụ, ya na ụmụnne ya,+ ma ebe ọ bụ nwata, ọ bụ ya na ụmụ Bilha+ na ụmụ Zilpa+ bụ́ ndị nwunye nna ya nọ. Josef wee kọọrọ nna ha ihe ọjọọ ha mere.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:2 Ụlọ Nche,8/1/2014, p. 11
2 Nke a bụ akụkọ banyere Jekọb. Mgbe Josef+ gbara afọ iri na asaa, ọ nọ na-elekọta atụrụ, ya na ụmụnne ya,+ ma ebe ọ bụ nwata, ọ bụ ya na ụmụ Bilha+ na ụmụ Zilpa+ bụ́ ndị nwunye nna ya nọ. Josef wee kọọrọ nna ha ihe ọjọọ ha mere.+