Jenesis 37:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụnne ya wee malite ịsị ya: “Ị̀ ga-abụnụ eze anyị?+ ka ị̀ ga-achịnụ anyị?”+ Ha wee hụ ihe ọhụrụ mere ha ga-eji kpọ ya asị, n’ihi nrọ ndị ọ rọrọ nakwa n’ihi ihe ndị o kwuru.
8 Ụmụnne ya wee malite ịsị ya: “Ị̀ ga-abụnụ eze anyị?+ ka ị̀ ga-achịnụ anyị?”+ Ha wee hụ ihe ọhụrụ mere ha ga-eji kpọ ya asị, n’ihi nrọ ndị ọ rọrọ nakwa n’ihi ihe ndị o kwuru.