Jenesis 37:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E mesịa, ọ rọkwara nrọ ọzọ, o wee kọọrọ ya ụmụnne ya, sị: “Lee, arọrọ m nrọ ọzọ, anyanwụ na ọnwa na kpakpando iri na otu nọ na-akpọrọ m isiala.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:9 Ụlọ Nche,8/1/2014, p. 13
9 E mesịa, ọ rọkwara nrọ ọzọ, o wee kọọrọ ya ụmụnne ya, sị: “Lee, arọrọ m nrọ ọzọ, anyanwụ na ọnwa na kpakpando iri na otu nọ na-akpọrọ m isiala.”+