Jenesis 37:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe nwa oge gasịrị, Izrel gwara Josef, sị: “Ọ̀ bụ na ụmụnne gị anọghị na-elekọta ìgwè anụ ụlọ n’ebe dị nso na Shikem? Bịa ka m ziga gị ka ị gakwuru ha.” O wee sị ya: “Lee m!”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:13 Ụlọ Nche,8/1/2014, p. 13
13 Mgbe nwa oge gasịrị, Izrel gwara Josef, sị: “Ọ̀ bụ na ụmụnne gị anọghị na-elekọta ìgwè anụ ụlọ n’ebe dị nso na Shikem? Bịa ka m ziga gị ka ị gakwuru ha.” O wee sị ya: “Lee m!”+