Jenesis 37:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ụmụ ya ndị ikom niile na ụmụ ya ndị inyom niile wee na-ebili ịkasi ya obi,+ ma ọ nabataghị obi a na-akasi ya, na-asị:+ “N’ihi na m ga-eruwere nwa m uju ruo Shiol!” Nna ya wee na-akwara ya ákwá. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:35 Ụlọ Nche,6/1/1995, p. 7
35 Ụmụ ya ndị ikom niile na ụmụ ya ndị inyom niile wee na-ebili ịkasi ya obi,+ ma ọ nabataghị obi a na-akasi ya, na-asị:+ “N’ihi na m ga-eruwere nwa m uju ruo Shiol!” Nna ya wee na-akwara ya ákwá.