Jenesis 41:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E mesịa, anyị abụọ rọrọ nrọ n’otu abalị, mụ na ya. Onye ọ bụla n’ime anyị rọrọ nrọ nke ya, nke ọ bụla nwere nkọwa nke ya.+
11 E mesịa, anyị abụọ rọrọ nrọ n’otu abalị, mụ na ya. Onye ọ bụla n’ime anyị rọrọ nrọ nke ya, nke ọ bụla nwere nkọwa nke ya.+