Jenesis 41:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee banye n’afọ ha, ma e nweghị ike ịmata na ha banyere n’afọ ha, n’ihi na ọdịdị ha jọrọ njọ dị nnọọ ka ọ dị ná mbido.+ M wee teta.
21 Ha wee banye n’afọ ha, ma e nweghị ike ịmata na ha banyere n’afọ ha, n’ihi na ọdịdị ha jọrọ njọ dị nnọọ ka ọ dị ná mbido.+ M wee teta.