Jenesis 41:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Lee, e nwekwara oko ọka asaa mịrị mgbe ndị nke mbụ ahụ mịchara, ha fịkpọrọ afịkpọ, pee mpe, bụrụkwa ndị ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ mere ka ha kpọọ nkụ.+
23 Lee, e nwekwara oko ọka asaa mịrị mgbe ndị nke mbụ ahụ mịchara, ha fịkpọrọ afịkpọ, pee mpe, bụrụkwa ndị ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ mere ka ha kpọọ nkụ.+