Jenesis 41:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Na e mere ka Fero rọọ nrọ ahụ ugboro abụọ pụtara na ezi Chineke+ emewo ka ihe ahụ guzosie ike, ezi Chineke na-emekwa ọsọ ọsọ ime ya.+
32 Na e mere ka Fero rọọ nrọ ahụ ugboro abụọ pụtara na ezi Chineke+ emewo ka ihe ahụ guzosie ike, ezi Chineke na-emekwa ọsọ ọsọ ime ya.+