Jenesis 41:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ka ha chịkọta ihe oriri niile a ga-enwe n’afọ ndị a dị mma, bụ́ ndị na-abịanụ, ka ha kpokọtara Fero ọka dị ka ihe oriri n’obodo dị iche iche,+ ha ga-echebekwa ya.
35 Ka ha chịkọta ihe oriri niile a ga-enwe n’afọ ndị a dị mma, bụ́ ndị na-abịanụ, ka ha kpokọtara Fero ọka dị ka ihe oriri n’obodo dị iche iche,+ ha ga-echebekwa ya.