Jenesis 41:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ihe oriri ahụ ga-abụ ihe a ga na-eri n’ala a n’ime afọ asaa ahụ a ga-enwe ụnwụ, bụ́ nke ga-ada n’ala Ijipt,+ ka ụnwụ ghara ibipụ ala a.”+
36 Ihe oriri ahụ ga-abụ ihe a ga na-eri n’ala a n’ime afọ asaa ahụ a ga-enwe ụnwụ, bụ́ nke ga-ada n’ala Ijipt,+ ka ụnwụ ghara ibipụ ala a.”+