Jenesis 41:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Fero wee gbapụta mgbaaka ya e ji aka ihe akara+ wee gbanye ya Josef n’aka ma chịrị uwe e ji ákwà linin ọma dụọ yiwe ya, nyawakwa ya ihe olu ọlaedo n’olu.+
42 Fero wee gbapụta mgbaaka ya e ji aka ihe akara+ wee gbanye ya Josef n’aka ma chịrị uwe e ji ákwà linin ọma dụọ yiwe ya, nyawakwa ya ihe olu ọlaedo n’olu.+