Jenesis 41:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Fero gwakwara Josef, sị: “Ọ bụ m bụ Fero, ma ọ bụrụ na i nyeghị ikike, ọ dịghị onye ga-eweli aka ya ma ọ bụ zọlie ụkwụ ya n’ala Ijipt dum.+
44 Fero gwakwara Josef, sị: “Ọ bụ m bụ Fero, ma ọ bụrụ na i nyeghị ikike, ọ dịghị onye ga-eweli aka ya ma ọ bụ zọlie ụkwụ ya n’ala Ijipt dum.+