Jenesis 41:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 E mesịa, Fero gụrụ Josef Zafenat-pania ma kpọnye ya Asinat+ ada Pọtifera, bụ́ onye nchụàjà Ọn,+ ka ọ bụrụ nwunye ya. Josef wee malite ijegharị n’ala Ijipt.+
45 E mesịa, Fero gụrụ Josef Zafenat-pania ma kpọnye ya Asinat+ ada Pọtifera, bụ́ onye nchụàjà Ọn,+ ka ọ bụrụ nwunye ya. Josef wee malite ijegharị n’ala Ijipt.+