Jenesis 41:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 N’ikpeazụ, agụụ wee dị n’ala Ijipt dum, ndị mmadụ wee malite itiku Fero ka o nye ha ihe oriri.+ Fero wee gwa ndị Ijipt niile, sị: “Gakwurunụ Josef. Ihe ọ bụla ọ gwara unu, meenụ ya.”+
55 N’ikpeazụ, agụụ wee dị n’ala Ijipt dum, ndị mmadụ wee malite itiku Fero ka o nye ha ihe oriri.+ Fero wee gwa ndị Ijipt niile, sị: “Gakwurunụ Josef. Ihe ọ bụla ọ gwara unu, meenụ ya.”+