Jenesis 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke wee sị: “Ka e nwee ihe ndị na-enye ìhè na mbara eluigwe iji kpaa ókè n’agbata ehihie na abalị;+ ha ga-abụ ihe ịrịba ama na ihe e ji agụ oge na ụbọchị na afọ.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:14 Ụlọ Nche,2/15/2011, p. 82/15/2007, p. 6
14 Chineke wee sị: “Ka e nwee ihe ndị na-enye ìhè na mbara eluigwe iji kpaa ókè n’agbata ehihie na abalị;+ ha ga-abụ ihe ịrịba ama na ihe e ji agụ oge na ụbọchị na afọ.+