Jenesis 45:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ikpeazụ, Josef gwara ụmụnne ya, sị: “Abụ m Josef. Nna m ọ̀ ka nọ ndụ?” Ma ụmụnne ya enweghị ike ịza ya ihe ọ bụla, n’ihi na ahụ́ erughị ha ala n’ihi ya.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:3 Ụlọ Nche,1/1/1999, p. 30
3 N’ikpeazụ, Josef gwara ụmụnne ya, sị: “Abụ m Josef. Nna m ọ̀ ka nọ ndụ?” Ma ụmụnne ya enweghị ike ịza ya ihe ọ bụla, n’ihi na ahụ́ erughị ha ala n’ihi ya.+